Ọpụpụ 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mosis sịrị: “Anyị na ụmụntakịrị anyị, ndị agadi anyị, ụmụ anyị ndị nwoke, ụmụ anyị ndị nwaanyị, atụrụ anyị, na ehi anyị ga-eso aga,+ n’ihi na e nwere ememme anyị ga-emere Jehova.”+
9 Mosis sịrị: “Anyị na ụmụntakịrị anyị, ndị agadi anyị, ụmụ anyị ndị nwoke, ụmụ anyị ndị nwaanyị, atụrụ anyị, na ehi anyị ga-eso aga,+ n’ihi na e nwere ememme anyị ga-emere Jehova.”+