Ọpụpụ 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma Mosis sịrị: “Ị ga-enyekwa anyị* ihe ndị anyị ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ nakwa àjà ndị ọzọ. Anyị ga-eji ha chụọrọ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà.+
25 Ma Mosis sịrị: “Ị ga-enyekwa anyị* ihe ndị anyị ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ nakwa àjà ndị ọzọ. Anyị ga-eji ha chụọrọ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà.+