Ọpụpụ 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova wee sị Mosis: “M ga-ata Fero na Ijipt otu ahụhụ ọzọ. E mechaa, ọ ga-ahapụ unu ka unu gawa.+ Mgbe ọ ga-ahapụ unu, ọ ga na-achụ unu achụ ka unu si n’ebe a pụọ.+
11 Jehova wee sị Mosis: “M ga-ata Fero na Ijipt otu ahụhụ ọzọ. E mechaa, ọ ga-ahapụ unu ka unu gawa.+ Mgbe ọ ga-ahapụ unu, ọ ga na-achụ unu achụ ka unu si n’ebe a pụọ.+