Ọpụpụ 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, nkịta agaghịdị agbọ ndị Izrel ụja, ma ụmụ nwoke ha ma anụmanụ ha, ka unu wee mara na Jehova nwere ike ime ka e nwee ihe dị iche ná ndị Ijipt na ndị Izrel.’+
7 Ma, nkịta agaghịdị agbọ ndị Izrel ụja, ma ụmụ nwoke ha ma anụmanụ ha, ka unu wee mara na Jehova nwere ike ime ka e nwee ihe dị iche ná ndị Ijipt na ndị Izrel.’+