Ọpụpụ 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị niile na-ejere gị ozi ga-abịakwute m ma kpọọrọ m isiala, sị, ‘Gawa, gị na ndị niile na-eso gị.’+ E mechaa, m ga-agawa.” O wee jiri iwe hapụ Fero pụọ.
8 Ndị niile na-ejere gị ozi ga-abịakwute m ma kpọọrọ m isiala, sị, ‘Gawa, gị na ndị niile na-eso gị.’+ E mechaa, m ga-agawa.” O wee jiri iwe hapụ Fero pụọ.