Ọpụpụ 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Unu ga na-eme Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko+ n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka m ga-esi n’Ijipt kpọpụta ndị unu dị ọtụtụ.* Unu ga na-echeta ụbọchị ahụ n’ọgbọ unu niile ka ọ bụrụ iwu unu ga na-edebe mgbe niile.
17 “‘Unu ga na-eme Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko+ n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka m ga-esi n’Ijipt kpọpụta ndị unu dị ọtụtụ.* Unu ga na-echeta ụbọchị ahụ n’ọgbọ unu niile ka ọ bụrụ iwu unu ga na-edebe mgbe niile.