Ọpụpụ 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Na-echetanụ ụbọchị a unu si n’Ijipt bụ́ ebe unu nọ na-agba ohu* pụta,+ n’ihi na Jehova ji aka ya dị ike si ebe a kpọpụta unu.+ N’ihi ya, unu erila ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.
3 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Na-echetanụ ụbọchị a unu si n’Ijipt bụ́ ebe unu nọ na-agba ohu* pụta,+ n’ihi na Jehova ji aka ya dị ike si ebe a kpọpụta unu.+ N’ihi ya, unu erila ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.