Ọpụpụ 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe a ga-abụrụ gị ihe àmà n’aka gị nakwa ihe ncheta n’egedege ihu gị,*+ ka iwu Jehova wee dịrị n’ọnụ gị, n’ihi na Jehova ji aka ya dị ike kpọpụta gị n’Ijipt.
9 Ihe a ga-abụrụ gị ihe àmà n’aka gị nakwa ihe ncheta n’egedege ihu gị,*+ ka iwu Jehova wee dịrị n’ọnụ gị, n’ihi na Jehova ji aka ya dị ike kpọpụta gị n’Ijipt.