Ọpụpụ 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ọ bụrụ na nwa gị emechaa jụọ gị, sị, ‘Gịnị ka ihe a pụtara?’ ị ga-asị ya, ‘Jehova ji aka ya dị ike kpọpụta anyị n’Ijipt, n’ebe anyị nọ na-agba ohu.*+
14 “Ọ bụrụ na nwa gị emechaa jụọ gị, sị, ‘Gịnị ka ihe a pụtara?’ ị ga-asị ya, ‘Jehova ji aka ya dị ike kpọpụta anyị n’Ijipt, n’ebe anyị nọ na-agba ohu.*+