15 Mgbe Fero siri ọnwụ na ya agaghị ahapụ anyị ka anyị gawa,+ Jehova gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt, malite na nwa mbụ mmadụ mụrụ ruo na nwa mbụ anụmanụ mụrụ.+ Ọ bụ ya mere m ji achụrụ Jehova oké ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’àjà, na-agbarakwa nwa nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ụmụ m ndị nwoke.’