Ọpụpụ 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ihe a ga-abụrụ gị ihe àmà n’aka gị nakwa ihe ị ga-ekegide n’egedege ihu gị,*+ n’ihi na Jehova ji aka ya dị ike kpọpụta anyị n’Ijipt.”
16 Ihe a ga-abụrụ gị ihe àmà n’aka gị nakwa ihe ị ga-ekegide n’egedege ihu gị,*+ n’ihi na Jehova ji aka ya dị ike kpọpụta anyị n’Ijipt.”