Ọpụpụ 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mosis chịkwaara ọkpụkpụ Josef n’ihi na Josef mere ka ndị Izrel ṅụọrọ ya iyi. Josef sịrị: “O doro anya na Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka, chịrịkwanụ ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+
19 Mosis chịkwaara ọkpụkpụ Josef n’ihi na Josef mere ka ndị Izrel ṅụọrọ ya iyi. Josef sịrị: “O doro anya na Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka, chịrịkwanụ ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+