Ọpụpụ 14:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E mechara kọọrọ eze Ijipt na ndị Izrel agbaala ọsọ. Ozugbo ahụ, obi Fero na ndị na-ejere ya ozi gbanwere.+ Ha wee sị: “Gịnị mere anyị ji mee ihe a ma hapụ ndị Izrel ka ha kwụsị ịgbara anyị ohu?”
5 E mechara kọọrọ eze Ijipt na ndị Izrel agbaala ọsọ. Ozugbo ahụ, obi Fero na ndị na-ejere ya ozi gbanwere.+ Ha wee sị: “Gịnị mere anyị ji mee ihe a ma hapụ ndị Izrel ka ha kwụsị ịgbara anyị ohu?”