Ọpụpụ 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ụtụtụ, unu ga-ahụ ebube Jehova n’ihi na ọ nụla nkatọ unu na-akatọ* Jehova. Ole ndị ka anyị bụ mere unu ga-eji na-akatọ* anyị?”
7 N’ụtụtụ, unu ga-ahụ ebube Jehova n’ihi na ọ nụla nkatọ unu na-akatọ* Jehova. Ole ndị ka anyị bụ mere unu ga-eji na-akatọ* anyị?”