Ọpụpụ 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mosis kwukwara, sị: “Mgbe Jehova ga-enye unu anụ unu ga-eri ná mgbede, nyekwa unu achịcha n’ụtụtụ nyejuo unu afọ, unu ga-amata na Jehova anụla nkatọ unu na-akatọ ya.* Ma, ole ndị ka anyị bụ? Ọ bụghị anyịnwa ka unu na-akatọ, kama ọ bụ Jehova.”+
8 Mosis kwukwara, sị: “Mgbe Jehova ga-enye unu anụ unu ga-eri ná mgbede, nyekwa unu achịcha n’ụtụtụ nyejuo unu afọ, unu ga-amata na Jehova anụla nkatọ unu na-akatọ ya.* Ma, ole ndị ka anyị bụ? Ọ bụghị anyịnwa ka unu na-akatọ, kama ọ bụ Jehova.”+