23 O wee sị ha: “Ọ bụ ihe Jehova kwuru. Echi, onye ọ bụla ga-ezu naanị ike. Ọ bụ ụbọchị izu ike dị nsọ a ga-edebere Jehova.+ Nke unu chọrọ iji mee achịcha, jirinụ ya mee achịcha. Nke unu chọrọ isi esi, sienụ ya.+ Dowekwanụ nke ọ bụla fọrọ, dowenụ ya ruo ụtụtụ.”