Ọpụpụ 16:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Burunụ n’obi na Jehova enyela unu Ụbọchị Izu Ike.+ Ọ bụ ya mere o ji enye unu ihe unu ga-eri ụbọchị abụọ n’ụbọchị nke isii. Onye ọ bụla ga-anọ n’ebe o bi. Onye apụkwala apụ n’ụbọchị nke asaa.” Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:29 Ụlọ Nche,7/15/1998, p. 162/15/1993, p. 27
29 Burunụ n’obi na Jehova enyela unu Ụbọchị Izu Ike.+ Ọ bụ ya mere o ji enye unu ihe unu ga-eri ụbọchị abụọ n’ụbọchị nke isii. Onye ọ bụla ga-anọ n’ebe o bi. Onye apụkwala apụ n’ụbọchị nke asaa.”