Ọpụpụ 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma agụụ mmiri nọ na-agụsi ha ike n’ebe ahụ. Ha nọkwa na-akatọ* Mosis,+ sị: “Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka agụụ mmiri gụgbuo anyị na ụmụ anyị na anụ ụlọ anyị?”
3 Ma agụụ mmiri nọ na-agụsi ha ike n’ebe ahụ. Ha nọkwa na-akatọ* Mosis,+ sị: “Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka agụụ mmiri gụgbuo anyị na ụmụ anyị na anụ ụlọ anyị?”