-
Ọpụpụ 17:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Mgbe aka Mosis nyịwara ya arọ, ha buteere ya nkume, ya anọrọ ọdụ na ya. Erọn na Họọ wee jide ya aka n’aka ya abụọ. Otu onye jidere ya n’otu aka, onye nke ọzọ ejide ya n’aka nke ọzọ, nke mere ka aka ya abụọ dịrị n’elu ruo mgbe anyanwụ dara.
-