-
Ọpụpụ 18:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Mosis si ná ndị Izrel niile họpụta ụmụ nwoke ruru eru ma mee ha ndị isi ndị Izrel, ya bụ, ndị isi otu puku otu puku mmadụ, ndị isi otu narị otu narị mmadụ, ndị isi mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na ndị isi mmadụ iri mmadụ iri.
-