Ọpụpụ 18:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ha wee na-ekpe ndị Izrel ikpe mgbe ọ bụla e nwere ikpe. Ha na-ewetara Mosis ikpe siri ike,+ ma ha na-ekpe ikpe ọ bụla na-esighị ike.
26 Ha wee na-ekpe ndị Izrel ikpe mgbe ọ bụla e nwere ikpe. Ha na-ewetara Mosis ikpe siri ike,+ ma ha na-ekpe ikpe ọ bụla na-esighị ike.