Ọpụpụ 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis wee gbagoro n’ugwu ahụ ka ọ gakwuru ezi Chineke. Jehova sikwa n’ugwu ahụ gwa ya,+ sị: “Ị ga-agwa ezinụlọ Jekọb, bụ́ ndị Izrel, sị,
3 Mosis wee gbagoro n’ugwu ahụ ka ọ gakwuru ezi Chineke. Jehova sikwa n’ugwu ahụ gwa ya,+ sị: “Ị ga-agwa ezinụlọ Jekọb, bụ́ ndị Izrel, sị,