Ọpụpụ 20:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Agụụ iweghara ụlọ mmadụ ibe gị agụla gị. Agụụ nwunye mmadụ ibe gị+ ma ọ bụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị agụla gị.”+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:17 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 4 2016, p. 6 Ụlọ Nche,11/15/2006, p. 246/15/2006, p. 23-2410/1/1997, p. 13
17 “Agụụ iweghara ụlọ mmadụ ibe gị agụla gị. Agụụ nwunye mmadụ ibe gị+ ma ọ bụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị agụla gị.”+
20:17 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 4 2016, p. 6 Ụlọ Nche,11/15/2006, p. 246/15/2006, p. 23-2410/1/1997, p. 13