Ọpụpụ 20:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ bụrụ na unu ga-eji nkume rụọrọ m ebe ịchụàjà, unu ejila nkume a wara awa rụọ ya.+ N’ihi na unu ga-emerụ ya ma ọ bụrụ na unu ejiri chịsụl waa ya.
25 Ọ bụrụ na unu ga-eji nkume rụọrọ m ebe ịchụàjà, unu ejila nkume a wara awa rụọ ya.+ N’ihi na unu ga-emerụ ya ma ọ bụrụ na unu ejiri chịsụl waa ya.