-
Ọpụpụ 21:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ọ bụrụ na ọ bịara naanị ya, ọ bụ naanị ya ga-ala. Ọ bụrụ na ọ kpọ nwaanyị bịa, ya na nwunye ya ga-eso laa.