Ọpụpụ 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụ na nna ya ukwu lụnyere ya nwaanyị, ya amụọrọ ya ụmụ nwoke ma ọ bụ ụmụ nwaanyị, nwunye ya na ụmụ ya ga-abụ nke nna ya ukwu, naanị ya ga-ala.+
4 Ọ bụrụ na nna ya ukwu lụnyere ya nwaanyị, ya amụọrọ ya ụmụ nwoke ma ọ bụ ụmụ nwaanyị, nwunye ya na ụmụ ya ga-abụ nke nna ya ukwu, naanị ya ga-ala.+