-
Ọpụpụ 21:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 nna ya ukwu ga-akpọta ya n’ihu ezi Chineke. Ọ ga-akpọrọ ya gaa n’ọnụ ụzọ ma ọ bụ n’awara ụzọ ma jiri ihe e ji akpọpu ntị kpọpuo ya ntị. Ọ ga-abụzi ohu ya ná ndụ ya niile.
-