Ọpụpụ 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na nwaanyị ahụ adịghị nna ya ukwu mma, nna ya ukwu ejighịkwa ya mere iko nwaanyị, kama ya ekpebie iresị ya onye ọzọ,* ọ gaghị eresị ya ndị mba ọzọ n’ihi na ọ ghọrọ nwaanyị ahụ aghụghọ.
8 Ọ bụrụ na nwaanyị ahụ adịghị nna ya ukwu mma, nna ya ukwu ejighịkwa ya mere iko nwaanyị, kama ya ekpebie iresị ya onye ọzọ,* ọ gaghị eresị ya ndị mba ọzọ n’ihi na ọ ghọrọ nwaanyị ahụ aghụghọ.