Ọpụpụ 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụ na ọ lụọ nwaanyị ọzọ, ọ ga na-enye nwunye mbụ ya ihe oriri, ákwà, na ihe ruuru ya*+ otú o kwesịrị.
10 Ọ bụrụ na ọ lụọ nwaanyị ọzọ, ọ ga na-enye nwunye mbụ ya ihe oriri, ákwà, na ihe ruuru ya*+ otú o kwesịrị.