Ọpụpụ 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụrụ na mmadụ ewesa mmadụ ibe ya oké iwe ma mara ụma gbuo ya,+ a ga-egbu ya. Ọ bụrụgodị na ọ gbagara n’ebe ịchụàjà m, unu ga-akpọpụta ya ma gbuo ya.+
14 Ọ bụrụ na mmadụ ewesa mmadụ ibe ya oké iwe ma mara ụma gbuo ya,+ a ga-egbu ya. Ọ bụrụgodị na ọ gbagara n’ebe ịchụàjà m, unu ga-akpọpụta ya ma gbuo ya.+