Ọpụpụ 21:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ọ bụrụ na mmadụ atọrọ mmadụ+ ree ma ọ bụ a chọta onye ahụ n’aka ya,+ a ga-egbu ya.+