-
Ọpụpụ 21:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ọ bụrụ na o bilie jiri mkpara gagharịwa n’èzí, a gaghị ata onye ahụ tụrụ ya nkume ma ọ bụ kụọ ya ọkpọ ahụhụ. Naanị na ọ ga-akwụ onye ahụ o merụrụ ahụ́ ụgwọ maka oge niile ọ na-arụghị ọrụ ruo mgbe ọ gbakechara.
-