Ọpụpụ 21:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ na-alụ ọgụ, ha emerụọ nwaanyị dị ime ahụ́, ya amụọ nwa mgbe oge ya na-erubeghị,*+ ma e nweghị onye nwụrụ,* onye ahụ merụrụ nwaanyị ahụ ahụ́ ga-akwụ ihe ọ bụla di ya gwara ya kwụọ. Ọ ga-abụkwa ihe ndị ikpe kpebiri.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:22 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 162 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 38 ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 80-81
22 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ na-alụ ọgụ, ha emerụọ nwaanyị dị ime ahụ́, ya amụọ nwa mgbe oge ya na-erubeghị,*+ ma e nweghị onye nwụrụ,* onye ahụ merụrụ nwaanyị ahụ ahụ́ ga-akwụ ihe ọ bụla di ya gwara ya kwụọ. Ọ ga-abụkwa ihe ndị ikpe kpebiri.+
21:22 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 162 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 38 ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 80-81