-
Ọpụpụ 21:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ọ bụrụ na ọ kụpụrụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ezé, ọ ga-ahapụ ohu ya ahụ ka ọ lawa iji kwụọ ya ụgwọ maka ezé ya.