Ọpụpụ 21:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “Ọ bụrụ na ehi asọọ nwoke ma ọ bụ nwaanyị mpi, onye ahụ anwụọ, a ga-eji nkume tụgbuo ehi ahụ,+ a gaghịkwa eri anụ ya eri. Ma a gaghị ata onye nwe ehi ahụ ahụhụ. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:28 Ụlọ Nche,4/15/2010, p. 29
28 “Ọ bụrụ na ehi asọọ nwoke ma ọ bụ nwaanyị mpi, onye ahụ anwụọ, a ga-eji nkume tụgbuo ehi ahụ,+ a gaghịkwa eri anụ ya eri. Ma a gaghị ata onye nwe ehi ahụ ahụhụ.