-
Ọpụpụ 21:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ma ọ bụrụ na ehi ahụ na-asọbu ndị mmadụ mpi, ya abụrụkwa na a dọọla onye nwe ya aka ná ntị, ma o jideghị ehi ahụ, ehi ahụ egbuo nwoke ma ọ bụ nwaanyị, a ga-eji nkume tụgbuo ehi ahụ, gbuokwa onye nwe ya.
-