-
Ọpụpụ 21:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Ma ọ bụ, ọ bụrụ na e nwere ehi a ma na ọ na-asọ anụmanụ ndị ọzọ mpi, ma onye nwe ya ejideghị ya, onye nwe ya ga-akwụ ụgwọ anụmanụ ọ sọgburu. Ọ ga-eji ehi kwụọ ụgwọ ehi. Nke ahụ nwụrụ anwụ ga-abụzi nke ya.
-