Ọpụpụ 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ya enwela ihe ga-ejikọ gị na ebubo* ụgha. Egbukwala onye aka ya dị ọcha na onye ezi omume, n’ihi na agaghị m akpọ onye ajọ omume onye ezi omume.*+
7 “Ya enwela ihe ga-ejikọ gị na ebubo* ụgha. Egbukwala onye aka ya dị ọcha na onye ezi omume, n’ihi na agaghị m akpọ onye ajọ omume onye ezi omume.*+