-
Ọpụpụ 23:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ma n’afọ nke asaa, ị gaghị akọ ya ihe. Ị ga-ahapụ ya ka ọ tọgbọrọ nkịtị. Ndị dara ogbenye ga-eri ihe dị na ya, anụ ọhịa ga-erikwa ihe ha rifọrọ. Ọ bụ ihe ị ga-eme ubi vaịn gị na ubi oliv gị.
-