Ọpụpụ 23:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Geenụ ya ntị, rubekwanụ isi n’ihe o kwuru. Unu enupụrụla ya isi n’ihi na ọ gaghị agbaghara unu mmehie unu,+ maka na ọ ga-abịa n’aha m.* Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:21 Ụlọ Nche,12/15/2010, p. 69/15/2010, p. 213/15/2004, p. 27
21 Geenụ ya ntị, rubekwanụ isi n’ihe o kwuru. Unu enupụrụla ya isi n’ihi na ọ gaghị agbaghara unu mmehie unu,+ maka na ọ ga-abịa n’aha m.*