Ọpụpụ 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “M ga-eme ka ndị niile unu ga-ezute na-atụ m ụjọ tupu unu erute.+ M ga-etinye ha n’ọgba aghara. M ga-emekwa ka ndị iro unu niile gbaara unu ọsọ.*+
27 “M ga-eme ka ndị niile unu ga-ezute na-atụ m ụjọ tupu unu erute.+ M ga-etinye ha n’ọgba aghara. M ga-emekwa ka ndị iro unu niile gbaara unu ọsọ.*+