Ọpụpụ 23:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “M ga-eme ka ókè nke ala unu malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia, malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis;+ n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, unu ga-achụpụkwa ha.+
31 “M ga-eme ka ókè nke ala unu malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia, malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis;+ n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, unu ga-achụpụkwa ha.+