Ọpụpụ 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O wee sị Mosis: “Gbagoo n’ugwu a gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu,+ na mmadụ iri asaa n’ime ndị okenye Izrel, nọrọkwanụ n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala.
24 O wee sị Mosis: “Gbagoo n’ugwu a gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu,+ na mmadụ iri asaa n’ime ndị okenye Izrel, nọrọkwanụ n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala.