Ọpụpụ 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O wee were akwụkwọ ọgbụgba ndụ ahụ gụpụtara ha ya.+ Ha wee sị: “Anyị ga-eme ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:7 Ụlọ Nche,5/1/1995, p. 9, 113/1/1995, p. 11
7 O wee were akwụkwọ ọgbụgba ndụ ahụ gụpụtara ha ya.+ Ha wee sị: “Anyị ga-eme ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+