Ọpụpụ 24:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma o meghị ụmụ nwoke ahụ na-anọchite anya ndị Izrel ihe ọ bụla,+ kama ha hụrụ ezi Chineke n’ọhụụ, ha rikwara nri ma ṅụọ mmanya.
11 Ma o meghị ụmụ nwoke ahụ na-anọchite anya ndị Izrel ihe ọ bụla,+ kama ha hụrụ ezi Chineke n’ọhụụ, ha rikwara nri ma ṅụọ mmanya.