Ọpụpụ 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma ọ gwara ndị okenye ahụ, sị: “Cherenụ anyị n’ebe a ruo mgbe anyị ga-alọghachikwute unu.+ Unu na Erọn na Họọ+ nọ. Onye ọ bụla nwere okwu, ya gakwuru ha.”+
14 Ma ọ gwara ndị okenye ahụ, sị: “Cherenụ anyị n’ebe a ruo mgbe anyị ga-alọghachikwute unu.+ Unu na Erọn na Họọ+ nọ. Onye ọ bụla nwere okwu, ya gakwuru ha.”+