Ọpụpụ 25:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Okporo osisi ndị ahụ ga na-adị n’ihe ndị ahụ dị okirikiri a kwụnyere n’Igbe ahụ. A gaghị na-ewepụ ha ewepụ na ha.+
15 Okporo osisi ndị ahụ ga na-adị n’ihe ndị ahụ dị okirikiri a kwụnyere n’Igbe ahụ. A gaghị na-ewepụ ha ewepụ na ha.+