Ọpụpụ 25:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ị ga-arụnye ihe obosara ya hà ka uhiè ọbụ aka mmadụ* gburugburu ọnụ tebụl ahụ, jirikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ihe a ị ga-arụnye n’ọnụ ya.
25 Ị ga-arụnye ihe obosara ya hà ka uhiè ọbụ aka mmadụ* gburugburu ọnụ tebụl ahụ, jirikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ihe a ị ga-arụnye n’ọnụ ya.