-
Ọpụpụ 25:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ okporo osisi ndị ahụ ma jiri ọlaedo machie ha. A ga-eji okporo osisi ndị ahụ na-ebu tebụl ahụ.