-
Ọpụpụ 25:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Iko atọ ndị yiri okooko almọnd ga-adị n’alaka nke ọ bụla dị n’otu akụkụ, otu isi na otu ifuru adịrị n’agbata otu iko na iko ibe ya. Iko atọ ndị yiri okooko almọnd ga-adịkwa n’alaka nke ọ bụla dị n’akụkụ ya nke ọzọ, otu isi na otu ifuru adịrịkwa n’agbata otu iko na iko ibe ya. Ọ bụ otú a ka a ga-esi rụọ alaka isii ahụ ka ha si n’okporo ihe ahụ e ji adọsa ọkụ* pụta.
-